Maika 6:5 IGBOB

5 Ndim, biko, cheta ihe Belak, bú eze Moab, b͕ara n'ìzù, na ihe Belam nwa Beoa zara ya; cheta site na Shitim rue Gilgal, ka unu we mara ezi omume nile nke Jehova.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Maika 6

Echiche Maika 6:5 na onodu