Malakai 2:5 IGBOB

5 Ọgbugha-ndum diyere ya, bú ndu na udo; M'we nye ya ha dika ihe-egwu, o we tua egwum, ọ bu kwa aham ka ya onwe-ya turu ujọ ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Malakai 2

Echiche Malakai 2:5 na onodu