9 Ma Mu onwem emewo kwa ka unu buru ndi anēlelì na ndi di ala n'iru ndim nile, dika unu nādighi-esi edebe uzọm nile, kama unu nāhu madu iru-ọma n'iwu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Malakai 2
Echiche Malakai 2:9 na onodu