Malakai 4:2 IGBOB

2 Ma unu ndi nātu egwu aham ka anyanwu nke ezi emume gāwara, ọgwugwọ di kwa na nkù; unu gāpu kwa, wulie elu dika umu-ehi nke ulo ebe anēme ka anu ma abuba.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Malakai 4

Echiche Malakai 4:2 na onodu