14 O rue, mb͕e Aksa biara, na ọ kpaliri di-ya iriọ ubi n'aka nna-ya: Aksa we si n'inyinya-ibu-ya rida; Keleb we si ya, Gini ka i nāchọ?
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 1
Echiche Ndi-Ikpe 1:14 na onodu