Ndi-Ikpe 1:21 IGBOB

21 Ma umu Benjamin anapughi ndi Jebus ndi bi na Jerusalem ala-ha: ndi Jebus we biri n'etiti umu Benjamin nime Jerusalem, rue ta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 1

Echiche Ndi-Ikpe 1:21 na onodu