30 Zebulun anapughi ndi bi na Kitron, na ndi bi na Nahalol, ala-ha; ndi Kenean we biri n'etiti ha, ghọ ndi nọ n'ifè-òfùfè.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 1
Echiche Ndi-Ikpe 1:30 na onodu