33 Naftali anapughi kwa ndi bi na Bet-shemesh, na ndi bi na Bet-anat, ala-ha; ha we biri n'etiti ndi Kenean, bú ndi bi na n'ala ahu: ma ndi bi na Bet-shemesh na Bet-anat ghọrọ ndi nēfè ha òfùfè.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 1
Echiche Ndi-Ikpe 1:33 na onodu