Ndi-Ikpe 10:6 IGBOB

6 Umu Israel we me kwa ihe ọjọ n'anya Jehova, fè Bealim, na Ashtarot, na chi nile nke Siria, na chi nile nke Zaidon, na chi nile nke Moab, na chi nile nke umu Amon, na chi nile nke ndi Filistia, òfùfè; ha we rapu Jehova, ha efèghi kwa Ya òfùfè.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 10

Echiche Ndi-Ikpe 10:6 na onodu