8 Ha we tipia, kpab͕u kwa umu Israel arọ ahu: arọ iri na asatọ ka ha kpab͕uru umu Israel nile ndi bi n'ofè Jọdan, n'ala ndi-Amorait, nke di na Gilead.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 10
Echiche Ndi-Ikpe 10:8 na onodu