17 Israel we zìe ndi-ozi jekuru eze Edom, si, Biko, ka m'gabiga nime ala-gi: ma eze Edom egeghi nti. Ọzọ kwa, o ziri ndi-ozi jekuru eze Moab: ma ọ kwegh: Israel we nọdu na Kedesh.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 11
Echiche Ndi-Ikpe 11:17 na onodu