2 Nwunye Gilead we muara ya umu-ndikom; nwunye-ya we tolite, chupu Jefta, si ya, I gaghi-eketa ihe n'ulo nna-ayi; n'ihi na nwa nwayi ọzọ ka i bu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 11
Echiche Ndi-Ikpe 11:2 na onodu