34 Jefta we bia Mizpa rue ulo-ya, ma, le, nwa-ya nwayi chiri egwú-otiti na ite-egwú nāputa izute ya: ma nání nwata ahu bu otù nwa o nwere; ọ dighi nwa-nwoke ma-ọbu nwa-nwayi o nwere ma-ọbughi nání ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 11
Echiche Ndi-Ikpe 11:34 na onodu