Ndi-Ikpe 12:9 IGBOB

9 O nwe-kwa-ra orú umu-ndikom na iri ọ muru, ọ bu kwa orú umu-ya ndinyom na iri ka o zipuru n'èzí, orú ndinyom na iri ka o me-kwa-ra ka ha si n'èzí batara umu-ya ndikom. O we kpe Israel ikpe arọ asa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 12

Echiche Ndi-Ikpe 12:9 na onodu