Ndi-Ikpe 13:10 IGBOB

10 Nwayi ahu we me ngwa, b͕a ọsọ, gosi di-ya, si ya, Le, nwoke ahu nke biakuterem ubọchi a emewo ka m'hu ya anya ọzọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 13

Echiche Ndi-Ikpe 13:10 na onodu