Ndi-Ikpe 13:2 IGBOB

2 Ma otù nwoke nke Zọra di, sitere n'ab͕uru ndi Dan, aha-ya bu Manoa; ma nwunye-ya bu nwanyi-àgà, ọ mughi kwa nwa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 13

Echiche Ndi-Ikpe 13:2 na onodu