Ndi-Ikpe 13:21 IGBOB

21 Ma mọ-ozi ahu emeghi ka Manoa na nwunye-ya hu kwa ya anya ọzọ. Mb͕e ahu Manoa mara na mọ-ozi nke Jehova ka ọ bu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 13

Echiche Ndi-Ikpe 13:21 na onodu