Ndi-Ikpe 13:23 IGBOB

23 Nwunye-ya we si ya, Ọ buru na ọ tọrọ Jehova uto ime ka ayi nwua, Ọ gaghi-anarawori àjà-nsure-ọku na onyinye-inata-iru-ọma n'aka-ayi, Ọ gaghi-eme kwa ka ayi hu ihe ndia nile, Ọ gaghi-eme kwa ayi nu ihe di otú a dika na mb͕e a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 13

Echiche Ndi-Ikpe 13:23 na onodu