Ndi-Ikpe 15:14 IGBOB

14 Mb͕e ya onwe-ya biaruru Lehi, ndi Filistia we tie nkpu n'izute ya: Mọ nke Jehova we dakwasi ya n'ike, udọ̀ abua nke di n'ogwe-aka-ya abua we di ka flax nke reworo n'ọku, ab͕u-ya nile we b͕azepu n'aka-ya abua.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 15

Echiche Ndi-Ikpe 15:14 na onodu