Ndi-Ikpe 16:3 IGBOB

3 Samson we dina rue etiti abali, bilie n'etiti abali, jide ibo ọnu-uzọ-ama obodo, jide kwa ide-ya abua, ropu ha, tiyere nkpọrọ, tukwasi ha n'ubu-ya abua, būru ha rigo n'elu ugwu nke di n'iru Hebron.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 16

Echiche Ndi-Ikpe 16:3 na onodu