31 Umu-nne-ya na ulo nna-ya nile we rida, bulie ya, bugota ya, lìe ya n'etiti Zọra na Eshtaol n'ílì Manoa, bú nna-ya. O we kpe Israel ikpe orú arọ.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 16
Echiche Ndi-Ikpe 16:31 na onodu