Ndi-Ikpe 18:10 IGBOB

10 Mb͕e unu biara, unu gābiakute ndi nọ na ntukwasi-obi, ala ahu sara mbara n'aka abua: n'ihi na Chineke enyewo ya n'aka-unu; bú ebe nke ọ nādighi ihe ọ bula nke di n'uwa nakọ n'ebe ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 18

Echiche Ndi-Ikpe 18:10 na onodu