23 Ha we kpọ umu Dan òkù. Ha we chigharia iru-ha, si Maika, Gini nēme gi, na anākpọkọta gi na ndi-gi?
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 18
Echiche Ndi-Ikpe 18:23 na onodu