Ndi-Ikpe 18:28 IGBOB

28 Ma onye-nnaputa adighi, n'ihi na ebe di Zaidon anya ka ọ bu, ọ dighi kwa ihe ha na madu nwekọrọ; ebe ahu di kwa na ndagwurugwu nke di n'akuku Bet-rehob. Ha we wue obodo ahu, biri nime ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 18

Echiche Ndi-Ikpe 18:28 na onodu