Ndi-Ikpe 18:30 IGBOB

30 Umu Dan we guzoro onwe-ha arusi ahu apiri api: Jonatan, nwa Giashom, nwa Moses, ya onwe-ya na umu-ya ndikom we buru ndi-nchu-àjà diri ebo Dan rue ubọchi emere ndi ala ahu ka ha je biri n'ala ọzọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 18

Echiche Ndi-Ikpe 18:30 na onodu