1 O rue, na mb͕e ahu, mb͕e eze nādighi n'Israel, na otù nwoke, bú onye Livai, di nānọ dika ọbìa n'akuku azu ugwu Efraim, o we si na Bet-lehem-juda kuru n'onwe-ya nwayi bu iko.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 19
Echiche Ndi-Ikpe 19:1 na onodu