10 Ma nwoke ahu ekweghi inọ ọnọdu-abali, kama o biliri la, o we biarue ncherita-iru Jebus (nke ahu bu Jerusalem): inyinya-ibu abua ejikwara ejikwa nēso kwa ya, iko-ya nwayi nēso kwa ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 19
Echiche Ndi-Ikpe 19:10 na onodu