20 Agadi nwoke ahu we si, Udo diri gi; nání, ihe nile nākọ gi dikwasim; nání, anọla ọnọdu-abali n'amá.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 19
Echiche Ndi-Ikpe 19:20 na onodu