28 Ọ si ya, Bilie, ka ayi la; ma ọ dighi onye nāza: o we būru ya n'elu inyinya-ibu-ya; nwoke ahu we bilie, je rue ebe nke ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 19
Echiche Ndi-Ikpe 19:28 na onodu