Ndi-Ikpe 2:12 IGBOB

12 ha we rapu Jehova, bú Chineke nke ndi bu nna-ha, Onye nēme ka ha si n'ala Ijipt puta, ha we jezo chi ọzọ, ndi sitere na chi nke ndi ahu ndi nọ ha gburugburu, ha we kpọ isi ala nye ha: we kpasue Jehova iwe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 2

Echiche Ndi-Ikpe 2:12 na onodu