Ndi-Ikpe 2:17 IGBOB

17 Ọzọ kwa, ha egeghi nti ndi-ikpé-ha, n'ihi na ha soro chi ọzọ nākwa iko, we kpọ isi ala nye ha: ha siri n'uzọ ahu wezuga onwe-ha ngwa, bú nke ndi bu nna-ha jere nime ya, n'inu ihe nile Jehova nyere n'iwu; ma ha emeghi otú a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 2

Echiche Ndi-Ikpe 2:17 na onodu