Ndi-Ikpe 2:19 IGBOB

19 O rue, n'ọnwu onye-ikpe ahu, na ha laghachiri, we bibie onwe-ha kari ndi bu nna-ha, n'ijeso chi ọzọ ifè ha òfùfè, na ikpọ isi ala nye ha; ha ekweghi ka ihe si n'omume nile ha, ma-ọbu n'uzọ-ha siri ike, dapu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 2

Echiche Ndi-Ikpe 2:19 na onodu