25 Benjamin we si na Gibea puta izute ha n'ubọchi nke-abua ahu, ha we bibie ọzọ rue ala n'etiti umu Israel orú nnù ndikom uzọ abua na nnù ise; ndia nile nāmiputa mma-agha.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 20
Echiche Ndi-Ikpe 20:25 na onodu