Ndi-Ikpe 20:30 IGBOB

30 Umu Israel we rigo megide umu Benjamin n'ubọchi nke-atọ, do onwe-ha n'usoro megide Gibea, dika ha mere ub͕ò abua gara aga.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 20

Echiche Ndi-Ikpe 20:30 na onodu