39 Ndikom Israel we chigharia n'agha ahu, Benjamin we malite itib͕u ufọdu n'etiti ndikom Israel na ib͕u ha, ihe ra ka orú ndikom na iri: n'ihi na ha siri, N'ezie ndi etib͕uworo nọ̄ n'iru ayi ka ha bu, dika n'agha mbu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 20
Echiche Ndi-Ikpe 20:39 na onodu