Ndi-Ikpe 21:5 IGBOB

5 Umu Israel we si, Ònye nọ n'etiti ebo nile nke Israel nke nārigokuteghi Jehova nime nkpọkọta? N'ihi na ọṅuǹu-iyi uku di bayere onye ahu nke nārigokuteghi Jehova rue Mizpa, si, Aghaghi ime ka ọ nwua.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 21

Echiche Ndi-Ikpe 21:5 na onodu