10 Mọ nke Jehova we dikwasi ya, o we kpe Israel ikpe; ọ pua ibu agha, Jehova we nye Kushan-rishataim, bú eze Mesọpọtemia, n'aka-ya: aka-ya we di ike n'aru Kushan-rishataim.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 3
Echiche Ndi-Ikpe 3:10 na onodu