Ndi-Ikpe 5:11 IGBOB

11 N'ebe dipuru anya n'olu ndi-uta, n'etiti ebe isere miri,N'ebe aku ka ha gākọ akukọ ezi omume nile nke Jehova,Bú ezi omume nile O mere obodo ntà Ya n'Israel.Mb͕e ahu ndi Jehova ridara rue ọnu-uzọ-ama nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 5

Echiche Ndi-Ikpe 5:11 na onodu