Ndi-Ikpe 5:15 IGBOB

15 Ndi-isi n'Isaka nọye-kwa-ra Debora;Dika Isaka si di, otú a ka Berak di;Na ndagwurugwu ka ezigara ya n'ukwu-ya abua.Na miri-iyi nile nke ReubenKa oké nzube obi di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 5

Echiche Ndi-Ikpe 5:15 na onodu