Ndi-Ikpe 6:20 IGBOB

20 Mọ-ozi nke Chineke we si ya, Were anu nka na achicha ekoghi-eko nka, dọba n'elu nkume a di elu, wusi kwa ofé. O me otú a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 6

Echiche Ndi-Ikpe 6:20 na onodu