Ndi-Ikpe 6:28 IGBOB

28 Ndikom obodo ahu we bilie n'isi-ututu, ma, le, akwaturu ebe-ichu-àjà Beal, b͕utu kwa Ashera nke di n'akuku ya, sure kwa oke-ehi nke-abua ahu n'elu ebe-ichu-àjà nke ewuru.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 6

Echiche Ndi-Ikpe 6:28 na onodu