32 Ọ we kpọ ya Jerubeal n'ubọchi ahu, si, Ka Beal kpegide ya, n'ihi na ọ kwatuwo ebe-ichu-àjà-ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 6
Echiche Ndi-Ikpe 6:32 na onodu