Ndi-Ikpe 6:5 IGBOB

5 N'ihi na ha na anu-ulo-ha na ulo-ikwū nile ha rigoro, ha batara dika ojuju igurube n'iba-uba; ọnu-ọgugu adighi kwa ha, ọ dighi kwa camel-ha: ha we bata n'ala ibibi ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 6

Echiche Ndi-Ikpe 6:5 na onodu