Ndi-Ikpe 7:12 IGBOB

12 Ma ndi Midian na ndi Amalek na umu Iru-anyanwu nile nāmade nime ndagwurugwu ahu dika igurube n'uba; iguta-ọgugu adighi kwa camel-ha, dika ájá nke di n'usọ oké osimiri n'uba.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 7

Echiche Ndi-Ikpe 7:12 na onodu