5 O we me ka ndi Israel ridarue miri ahu: Jehova we si Gideon, Onye ọ bula nke ji ire-ya ra miri, dika nkita nāra, onye ahu ka i gēdo n'onwe-ya iche; onye ọ bula kwa nke nēruru n'ikperè-ya abua iṅu miri.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 7
Echiche Ndi-Ikpe 7:5 na onodu