20 O we si Jeta, bú ọkpara-ya, Bilie, b͕ue ha. Ma nwa-okoro ahu amiputaghi mma-agha-ya: n'ihi na ọ nātu egwu, n'ihi na nání nwa-okoro ka ọ bu rue mb͕e ahu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 8
Echiche Ndi-Ikpe 8:20 na onodu