Ndi-Ikpe 8:24 IGBOB

24 Gideon we si ha, Ka m'riọ unu aririọ, nye-kwa-num, nwoke ọ bula nb͕a-aka nke ihe-nkwata-ya. (N'ihi ma ha nwere nb͕a-aka ọla-edo, n'ihi na ndi Ishmael ka ha bu.)

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 8

Echiche Ndi-Ikpe 8:24 na onodu