Ndi-Ikpe 8:27 IGBOB

27 Gideon we me ya ka ọ buru ephod, guzo ya ọtọ n'obodọ-ya, bú Ọfra: Israel nile we soro ya nākwa iko n'ebe ahu: o we ghọrọ Gideon, ghọ-kwa-ra ulo-ya, ọnyà.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 8

Echiche Ndi-Ikpe 8:27 na onodu