Ndi-Ikpe 9:24 IGBOB

24 ka ihe-ike emere ọgu umu-ndikom Jerubeal atọ na iri we bia, ka ewe tukwasi kwa ọbara-ha n'isi Abimelek, bú nwa-nne-ha, onye b͕uru ha, na n'isi ndi-nwe Shekem, ndi mere ka aka-ya abua di ike ib͕u umu-nne-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 9

Echiche Ndi-Ikpe 9:24 na onodu