3 Ume-nne nne-ya kwue okwu ndia nile bayere ya na nti ndi nile nwe Shekem: obi-ha we wezuga onwe-ha iso Abimelek; n'ihi na ha siri, Nwa-nne-ayi ka ọ bu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 9
Echiche Ndi-Ikpe 9:3 na onodu